Diuterọnọmi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+ Diuterọnọmi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị nakwa Gilied dum na Beshan dum ruo Saleka+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị na Beshan bụ́ ala Ọg chịrị. Abụ Ọma 42:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke m, mkpụrụ obi m adawo mbà n’ime m.+Ọ bụ ya mere m ji na-echeta gị,+Malite n’ala Jọdan nakwa n’elu elu ugwu Hemọn,+Malite n’ugwu nta.+
8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+
10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị nakwa Gilied dum na Beshan dum ruo Saleka+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị na Beshan bụ́ ala Ọg chịrị.
6 Chineke m, mkpụrụ obi m adawo mbà n’ime m.+Ọ bụ ya mere m ji na-echeta gị,+Malite n’ala Jọdan nakwa n’elu elu ugwu Hemọn,+Malite n’ugwu nta.+