Abụ Ọma 35:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+ Abụ Ọma 109:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ibu ọnụ emewo ka ikpere na-ama m jijiji,+Atawokwa m ahụ́, mmanụ adịkwaghị m n’ahụ́.+
13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+