Abụ Ọma 51:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jiri amara gị meere Zayọn ihe ọma;+Biko, wughachi mgbidi Jeruselem.+ Aịzaya 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Gịnịkwa ka mmadụ ga-aza ndị ozi+ nke mba ahụ? Na Jehova atọwo ntọala Zayọn,+ ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị ya ga-agbaba n’ime ya. Aịzaya 44:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+
32 Gịnịkwa ka mmadụ ga-aza ndị ozi+ nke mba ahụ? Na Jehova atọwo ntọala Zayọn,+ ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị ya ga-agbaba n’ime ya.
26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+