Ekliziastis 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ahụwo m ihe niile n’ụbọchị ndụ m nke bụ́ ihe efu.+ E nwere onye ezi omume nke na-ala n’iyi n’ezi omume ya.+ E nwekwara onye ajọ omume nke na-adị ogologo ndụ n’ajọ omume ya.+
15 Ahụwo m ihe niile n’ụbọchị ndụ m nke bụ́ ihe efu.+ E nwere onye ezi omume nke na-ala n’iyi n’ezi omume ya.+ E nwekwara onye ajọ omume nke na-adị ogologo ndụ n’ajọ omume ya.+