Ọpụpụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma, unu enupụrụla Jehova isi;+ unu atụla ndị ala ahụ egwu,+ n’ihi na ha bụụrụ anyị ihe oriri. Ihe nchebe ha adịkwaghị,+ Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.”+
30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+
9 Ma, unu enupụrụla Jehova isi;+ unu atụla ndị ala ahụ egwu,+ n’ihi na ha bụụrụ anyị ihe oriri. Ihe nchebe ha adịkwaghị,+ Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.”+