Abụ Ọma 89:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Jehova, biko, cheta otú ndị iro gị si na-akọcha nzọụkwụ nke onye i tere mmanụ,+Otú ha si na-akọcha nzọụkwụ ya.+ Aịzaya 52:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ugbu a kwa, gịnị ka m nwere n’ebe a?” ka Jehova kwuru. “N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.+ Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu,”+ ka Jehova kwuru, “a nọkwa na-elelị aha m ogologo ụbọchị dum.+
51 Jehova, biko, cheta otú ndị iro gị si na-akọcha nzọụkwụ nke onye i tere mmanụ,+Otú ha si na-akọcha nzọụkwụ ya.+
5 “Ugbu a kwa, gịnị ka m nwere n’ebe a?” ka Jehova kwuru. “N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.+ Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu,”+ ka Jehova kwuru, “a nọkwa na-elelị aha m ogologo ụbọchị dum.+