Diuterọnọmi 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na olee mba ukwu+ nke nwere chi ndị nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe niile anyị na-akpọku ya?+ 2 Ihe E Mere 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụlọ m ga-ewu ga-adị ukwuu,+ n’ihi na Chineke anyị dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.+
7 N’ihi na olee mba ukwu+ nke nwere chi ndị nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe niile anyị na-akpọku ya?+