Aịzaya 41:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-eme ka osimiri si n’elu ugwu nke ọhịa na-adịghị na-agbapụta, meekwa ka isi iyi si na ndagwurugwu* na-agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara, meekwa ka ala mmiri na-adịghị ghọọ isi mmiri.+
18 M ga-eme ka osimiri si n’elu ugwu nke ọhịa na-adịghị na-agbapụta, meekwa ka isi iyi si na ndagwurugwu* na-agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara, meekwa ka ala mmiri na-adịghị ghọọ isi mmiri.+