Ọnụ Ọgụgụ 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ifrem,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ, onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd. Abụ Ọma 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Biko, bilie, teta kpeere m ikpe,+Chineke m, bụ́ Jehova, kpee ikpe m.+ Aịzaya 42:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+
18 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ifrem,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ, onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd.
13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+