Abụ Ọma 85:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Chineke nke nzọpụta anyị, biko, kpọghachite anyị, +Kwụsịkwa iwe ị na-eweso anyị.+ Abụ Ákwá 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+
21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+