Ọpụpụ 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gwa Fero, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Izrel bụ nwa m nwoke, ọkpara m.+ Aịzaya 49:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ugbu a, Jehova, bụ́ Onye kpụrụ m mgbe m nọ n’afọ ka m bụrụ ohu ya,+ ekwuwo ka m kpọghachitere ya Jekọb,+ ka e wee kpọkọta Izrel n’ebe ọ nọ.+ A ga-enye m otuto n’anya Jehova. Chineke m ga-abụworị ike m.
5 Ma ugbu a, Jehova, bụ́ Onye kpụrụ m mgbe m nọ n’afọ ka m bụrụ ohu ya,+ ekwuwo ka m kpọghachitere ya Jekọb,+ ka e wee kpọkọta Izrel n’ebe ọ nọ.+ A ga-enye m otuto n’anya Jehova. Chineke m ga-abụworị ike m.