Job 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na m na-anapụta onye nọ n’ahụhụ nke na-eti mkpu enyemaka,+Tinyere nwa na-enweghị nna na onye ọ bụla nke na-enweghị onye inyeaka.+ Ilu 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Napụta ndị a na-akpọgara ọnwụ; gbochiekwa ndị na-adagharị na-aga n’ebe a ga-egbu ha.+
12 N’ihi na m na-anapụta onye nọ n’ahụhụ nke na-eti mkpu enyemaka,+Tinyere nwa na-enweghị nna na onye ọ bụla nke na-enweghị onye inyeaka.+