Ọpụpụ 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị dị iche iche ga-anụ ya,+ ha ga-ama jijiji;+Ime+ ga-eme ndị bi na Filistia. Abụ Ọma 60:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Moab bụ ite m ji asa ihe.+M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Idọm.+M ga-eti mkpu mmeri n’isi Filistia.”+