Abụ Ọma 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+
6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+