1 Ndị Eze 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ makwaara ihe karịa mmadụ ọ bụla ọzọ, karịa Itan+ onye Zira na Himan+ na Kalkọl+ na Dada bụ́ ụmụ Mehọl; o wee na-ede ude ná mba niile gbara ha gburugburu.+ 1 Ihe E Mere 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ Zira+ bụ Zimraị na Itan na Himan na Kalkọl nakwa Dera.+ Ha niile dị mmadụ ise.
31 Ọ makwaara ihe karịa mmadụ ọ bụla ọzọ, karịa Itan+ onye Zira na Himan+ na Kalkọl+ na Dada bụ́ ụmụ Mehọl; o wee na-ede ude ná mba niile gbara ha gburugburu.+