Joshụa 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mee omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, n’ihi na Ekan+ nwa Kamaị, nwa Zabdaị, nwa Zira, nke ebo Juda, weere ụfọdụ n’ime ihe a ga-ebibi ebibi.+ Jehova wee weso ụmụ Izrel iwe dị ọkụ.+
7 Ụmụ Izrel wee mee omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, n’ihi na Ekan+ nwa Kamaị, nwa Zabdaị, nwa Zira, nke ebo Juda, weere ụfọdụ n’ime ihe a ga-ebibi ebibi.+ Jehova wee weso ụmụ Izrel iwe dị ọkụ.+