Abụ Ọma 90:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na iwe gị emewo ka anyị laa n’iyi,+Ọnụma gị emewokwa ka anyị maa jijiji.+ Abụ Ọma 102:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi amamikpe gị na iwe gị;+N’ihi na i buliwo m elu wee tụfuo m.+