Abụ Ọma 55:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’anyasị, n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, naanị ihe m na-eme bụ ichegbu onwe m na ibe ákwá,+Ọ na-anụkwa olu m.+ Abụ Ọma 86:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, biko, meere m amara,+N’ihi na ọ bụ gị ka m na-akpọku ogologo ụbọchị dum.+
17 N’anyasị, n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, naanị ihe m na-eme bụ ichegbu onwe m na ibe ákwá,+Ọ na-anụkwa olu m.+