Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 88:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 88 Jehova, Chineke nke nzọpụta m,+

      Akwara m ákwá n’ehihie,+

      Kwaakwa ákwá n’abalị, n’ihu gị.+

  • Abụ Ọma 119:147
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 147 Ebiliwo m n’isi ụtụtụ,+ ka m wee tie mkpu enyemaka.+

      Echerewo m okwu gị.+

  • Daniel 6:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma Daniel banyere n’ụlọ ya ozugbo ọ matara na a bịanyewo aka n’akwụkwọ ahụ, e meghekwaara ya windo ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu emeghe bụ́ nke chere ihu na Jeruselem,+ ọ na-egbukwa ikpere n’ala kpee ekpere+ ma too Chineke ya+ ugboro atọ n’ụbọchị,+ dị ka ọ na-eme mgbe niile tupu oge ahụ.+

  • Mak 1:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị,+ ọ malitekwara ikpe ekpere n’ebe ahụ.+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 5:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Na-ekpenụ ekpere n’akwụsịghị akwụsị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya