Abụ Ọma 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, biko, nụrụ olu m n’ụtụtụ;+M ga-agwa gị okwu n’ụtụtụ ma chere.+ Abụ Ọma 88:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, ọ bụ gị, Jehova, ka mụ onwe m na-etiku maka enyemaka,+Ekpere m na-abịakwutekwa gị kwa ụtụtụ.+ Mak 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị,+ ọ malitekwara ikpe ekpere n’ebe ahụ.+
35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị,+ ọ malitekwara ikpe ekpere n’ebe ahụ.+