Abụ Ọma 55:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’anyasị, n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, naanị ihe m na-eme bụ ichegbu onwe m na ibe ákwá,+Ọ na-anụkwa olu m.+ Abụ Ọma 88:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, ọ bụ gị, Jehova, ka mụ onwe m na-etiku maka enyemaka,+Ekpere m na-abịakwutekwa gị kwa ụtụtụ.+
17 N’anyasị, n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, naanị ihe m na-eme bụ ichegbu onwe m na ibe ákwá,+Ọ na-anụkwa olu m.+