Diuterọnọmi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+ Joshụa 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala ụmụ Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ+ nke Jọdan, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ tinyere Araba+ dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ:
8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+
12 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala ụmụ Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ+ nke Jọdan, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ tinyere Araba+ dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ: