Ọnụ Ọgụgụ 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmiri si na bọket ya abụọ e ji akpụkpọ anụ mee na-atapụsị,Mkpụrụ ya dịkwa n’akụkụ ọtụtụ mmiri.+Eze+ ya ga-akakwa Egag+ ukwuu,A ga-ebulikwa alaeze ya elu.+ 1 Timoti 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ya a kara aka,+ onye obi ụtọ ahụ na onye naanị ya bụ Eze Ukwu+ ga-egosi onwe ya, onye bụ́ Eze+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị eze, na Onyenwenụ+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị nwenụ, Mkpughe 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 nke sikwa n’aka Jizọs Kraịst, bụ́ “Onye Àmà Kwesịrị Ntụkwasị Obi,”+ “Onye e bu ụzọ mụọ site ná ndị nwụrụ anwụ,”+ na “Onye Na-achị ndị eze nke ụwa.”+ Ka ebube na ike dịrị onye ahụ nke hụrụ anyị n’anya,+ onye tọpụkwara anyị ná mmehie anyị site n’ọbara nke ya+— Mkpughe 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+
7 Mmiri si na bọket ya abụọ e ji akpụkpọ anụ mee na-atapụsị,Mkpụrụ ya dịkwa n’akụkụ ọtụtụ mmiri.+Eze+ ya ga-akakwa Egag+ ukwuu,A ga-ebulikwa alaeze ya elu.+
15 N’oge ya a kara aka,+ onye obi ụtọ ahụ na onye naanị ya bụ Eze Ukwu+ ga-egosi onwe ya, onye bụ́ Eze+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị eze, na Onyenwenụ+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị nwenụ,
5 nke sikwa n’aka Jizọs Kraịst, bụ́ “Onye Àmà Kwesịrị Ntụkwasị Obi,”+ “Onye e bu ụzọ mụọ site ná ndị nwụrụ anwụ,”+ na “Onye Na-achị ndị eze nke ụwa.”+ Ka ebube na ike dịrị onye ahụ nke hụrụ anyị n’anya,+ onye tọpụkwara anyị ná mmehie anyị site n’ọbara nke ya+—
16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+