Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+ Abụ Ọma 145:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọbụbụeze gị bụ ọbụbụeze na-adịru mgbe niile ebighị ebi,+Ịchịisi gị na-adịrukwa ọgbọ niile na-abịa abịa.+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+
13 Ọbụbụeze gị bụ ọbụbụeze na-adịru mgbe niile ebighị ebi,+Ịchịisi gị na-adịrukwa ọgbọ niile na-abịa abịa.+