Abụ Ọma 47:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Kụọnụ aka, unu ndị niile.+Jirinụ ọṅụ tikuo Chineke mkpu mmeri.+ Abụ Ọma 95:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 95 Bịanụ ka anyị tikuo Jehova mkpu ọṅụ!+Ka anyị tikuo Oké Nkume nke nzọpụta anyị mkpu mmeri.+ Abụ Ọma 98:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tikuonụ Jehova mkpu mmeri, unu ndị niile bi n’ụwa.+Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ olu ụtọ.+
4 Tikuonụ Jehova mkpu mmeri, unu ndị niile bi n’ụwa.+Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ olu ụtọ.+