Aịzaya 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A ga-ahapụ ha ka nnụnụ na-eri anụ rie ha, hapụkwa ha ka anụ ọhịa nke ụwa rie ha.+ Nnụnụ na-eri anụ ga-anọ n’elu ha n’ọkọchị, anụ ọhịa niile nke ụwa ga-anọkwa n’elu ha n’oge owuwe ihe ubi.+
6 A ga-ahapụ ha ka nnụnụ na-eri anụ rie ha, hapụkwa ha ka anụ ọhịa nke ụwa rie ha.+ Nnụnụ na-eri anụ ga-anọ n’elu ha n’ọkọchị, anụ ọhịa niile nke ụwa ga-anọkwa n’elu ha n’oge owuwe ihe ubi.+