Ọpụpụ 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mozis na Erọn mere otú ahụ ozugbo,+ dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu,+ o wee welie mkpara ahụ kụọ mmiri Osimiri Naịl n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi,+ mmiri niile dị n’Osimiri Naịl wee ghọọ ọbara.+ Abụ Ọma 78:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Na otú o si mee ka ọwa mmiri nke Naịl ghọọ ọbara,+Nke mere na ha enweghị ike ịṅụ mmiri iyi ha.+
20 Mozis na Erọn mere otú ahụ ozugbo,+ dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu,+ o wee welie mkpara ahụ kụọ mmiri Osimiri Naịl n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi,+ mmiri niile dị n’Osimiri Naịl wee ghọọ ọbara.+