4 ma ọ bụ, ihe o mere ndị agha Ijipt, ihe o mere ịnyịnya ya na ụgbọ ịnyịnya agha ya bụ́ ndị o mere ka mmiri Oké Osimiri Uhie rie mgbe ha nọ na-achụ ha ọsọ,+ Jehova wee bibie ha ruo taa;+
7 Ha wee malite itiku Jehova.+ O wee tinye ọchịchịrị n’agbata unu na ndị Ijipt+ ma mee ka oké osimiri ahụ bịakwasị ha ma kpuchie ha,+ anya unu hụkwara ihe m mere n’Ijipt;+ unu wee biri n’ala ịkpa ruo ọtụtụ ụbọchị.+