21 M wee kwuo ka e buo ọnụ n’ebe ahụ n’osimiri Aheva, ka anyị wee weda onwe anyị ala+ n’ihu Chineke anyị, iji rịọ ya ka o zi anyị ụzọ dị mma+ maka anyị na ụmụaka anyị+ na ngwongwo anyị niile.
21 N’ihi na ọ gaara akara ha mma na ha amaghị ụzọ nke ezi omume n’ụzọ ziri ezi+ karịa na mgbe ha matasịrị ya n’ụzọ ziri ezi, ha ahapụ iwu ahụ dị nsọ nke e nyere ha.+