1 Ndị Eze 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Haịram wee jiri ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị ahụ na-eziga ndị na-ejere ya ozi,+ ndị ọrụ ụgbọ mmiri, bụ́ ndị oké osimiri doro anya, ha na ndị na-ejere Sọlọmọn ozi. Ezikiel 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘“Ọ bụ ná nnukwu mmiri ka ndị na-akwọ gị kwọrutere gị.+ Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ etikawo gị n’etiti oké osimiri.+
27 Haịram wee jiri ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị ahụ na-eziga ndị na-ejere ya ozi,+ ndị ọrụ ụgbọ mmiri, bụ́ ndị oké osimiri doro anya, ha na ndị na-ejere Sọlọmọn ozi.
26 “‘“Ọ bụ ná nnukwu mmiri ka ndị na-akwọ gị kwọrutere gị.+ Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ etikawo gị n’etiti oké osimiri.+