18 Mgbe mgbe, Haịram+ na-esi n’aka ndị na-ejere ya ozi na-ezigara ya ụgbọ mmiri na ndị na-eje ozi, bụ́ ndị oké osimiri doro anya,+ ha na ndị na-ejere Sọlọmọn ozi na-eso aga Ofa+ na-ebute narị talent+ ọlaedo+ anọ na iri ise, na-ebulatara Eze Sọlọmọn.+