Job 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha na-asọ ìsì n’ọchịchịrị,+ n’ebe ìhè na-adịghị,Ka o wee mee ka ha na-adagharị dị ka onye mmanya na-egbu.+ Aịzaya 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova etinyewo mmụọ nke mgbagwoju anya n’ime ya.+ Ha emewokwa ka Ijipt na-awagharị n’ọrụ ya niile, dị nnọọ ka onye mmanya na-egbu si atụrụgharị n’agbọ ọ gbọrọ.+
25 Ha na-asọ ìsì n’ọchịchịrị,+ n’ebe ìhè na-adịghị,Ka o wee mee ka ha na-adagharị dị ka onye mmanya na-egbu.+
14 Jehova etinyewo mmụọ nke mgbagwoju anya n’ime ya.+ Ha emewokwa ka Ijipt na-awagharị n’ọrụ ya niile, dị nnọọ ka onye mmanya na-egbu si atụrụgharị n’agbọ ọ gbọrọ.+