Abụ Ọma 146:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+ Luk 1:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 o werewo ihe ọma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ,+ o mewokwa ka ndị nwere akụ̀ gbara aka laa.+
7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+