Abụ Ọma 119:100 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 100 Ana m eji nghọta eme ihe karịa ndị okenye,+N’ihi na edebewo m iwu gị.+ Aịzaya 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo;+ ma okwu Chineke anyị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”+