Abụ Ọma 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mkpụrụ obi ya ga-ebi n’ịdị mma,+Ụmụ ya ga-enweta ụwa.+ Abụ Ọma 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ na-eme amara ogologo ụbọchị dum, na-agbazinyekwa ihe,+N’ihi ya, ụmụ ya ga-enweta ngọzi.+ Abụ Ọma 102:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụmụ ndị ohu gị ga na-ebi n’ebe ha bi;+Ụmụ ha ga-anọsikwa ike n’ihu gị.”+ Ọrụ Ndịozi 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+
39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+