Abụ Ọma 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ m nwe anụ ọhịa niile dị n’oké ọhịa,+Bụ́ anụmanụ ndị nọ n’elu otu puku ugwu.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na e ji ihe dị oké ọnụ ahịa zụta unu.+ Ya mere, jirinụ ahụ́ unu+ na-enye Chineke otuto.+