Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Abụ Ọma 107:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka mgbe ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+ Abụ Ọma 120:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 120 Akpọkuru m Jehova n’oge m nọ n’ahụhụ,+O wee za m.+
19 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka mgbe ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+