Abụ Ọma 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Zekaraya 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ+ na m ga-eme ka Jeruselem bụrụ nkume dị arọ+ nye ndị niile. Ọ ghaghị ịkawasị ndị niile buliri ya ahụ́; mba niile nke ụwa ga-ezukọta imegide ya.+
2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Zekaraya 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ+ na m ga-eme ka Jeruselem bụrụ nkume dị arọ+ nye ndị niile. Ọ ghaghị ịkawasị ndị niile buliri ya ahụ́; mba niile nke ụwa ga-ezukọta imegide ya.+
3 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ+ na m ga-eme ka Jeruselem bụrụ nkume dị arọ+ nye ndị niile. Ọ ghaghị ịkawasị ndị niile buliri ya ahụ́; mba niile nke ụwa ga-ezukọta imegide ya.+