Aịzaya 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Megheenụ ọnụ ụzọ ámá+ ka mba ezi omume nke kwesịrị ntụkwasị obi bata.+ Matiu 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma ọnụ ụzọ ámá nke na-eduba ná ndụ dị warara, okporo ụzọ ya dịkwa mkpagide, ndị na-achọta ya dịkwa ole na ole.+ Mkpughe 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi ụtọ na-adịrị ndị sara uwe mwụda ha,+ ka ha wee nwee ikike iri mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ ka ha wee banyekwa n’obodo ahụ site n’ọnụ ụzọ ámá ya.+
14 ma ọnụ ụzọ ámá nke na-eduba ná ndụ dị warara, okporo ụzọ ya dịkwa mkpagide, ndị na-achọta ya dịkwa ole na ole.+
14 Obi ụtọ na-adịrị ndị sara uwe mwụda ha,+ ka ha wee nwee ikike iri mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ ka ha wee banyekwa n’obodo ahụ site n’ọnụ ụzọ ámá ya.+