Mkpughe 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị sara uwe mwụda ha+ na-enwe obi ụtọ. A ga-enye ha ikike ịta mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ na isi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’obodo ahụ banye na ya.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 20 Mmezu Mkpughe, p. 316-317
14 Ndị sara uwe mwụda ha+ na-enwe obi ụtọ. A ga-enye ha ikike ịta mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ na isi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’obodo ahụ banye na ya.+