Mkpughe 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi ụtọ na-adịrị ndị sara uwe mwụda ha,+ ka ha wee nwee ikike iri mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ ka ha wee banyekwa n’obodo ahụ site n’ọnụ ụzọ ámá ya.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 20 Mmezu Mkpughe, p. 316-317
14 Obi ụtọ na-adịrị ndị sara uwe mwụda ha,+ ka ha wee nwee ikike iri mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ ka ha wee banyekwa n’obodo ahụ site n’ọnụ ụzọ ámá ya.+