Mkpughe 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onye nwere ntị, ya nụ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a:+ Onye meriri n’agha,+ m ga-ekwe ka o rie mkpụrụ si n’osisi nke ndụ,+ nke dị na paradaịs Chineke.’
7 Onye nwere ntị, ya nụ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a:+ Onye meriri n’agha,+ m ga-ekwe ka o rie mkpụrụ si n’osisi nke ndụ,+ nke dị na paradaịs Chineke.’