Abụ Ọma 116:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 116 Ịhụnanya juru m obi n’ihi na Jehova na-anụ+Olu m na arịrịọ m.+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+