Diuterọnọmi 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+ Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè,+Bụrụkwa ìhè na-enwu n’okporo ụzọ m.+ Ilu 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 unu na-elegharakwa ndụmọdụ m niile anya,+ unu anabataghịkwa ịdọ aka ná ntị m,+ 2 Timoti 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke,+ ọ bara uru iji ya zie ihe,+ iji ya dọọ mmadụ aka ná ntị,+ iji ya mee ka ihe guzozie,+ na iji ya nye ọzụzụ+ n’ezi omume,
18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+
16 Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke,+ ọ bara uru iji ya zie ihe,+ iji ya dọọ mmadụ aka ná ntị,+ iji ya mee ka ihe guzozie,+ na iji ya nye ọzụzụ+ n’ezi omume,