Abụ Ọma 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I nyefeghị m n’aka onye iro.+I mewo ka ụkwụ m guzoro n’ebe sara mbara.+ Abụ Ọma 118:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ kpọkuo Jaa;+Jaa zara m wee kpọba m n’ebe sara mbara.+