Ọpụpụ 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mozis na Erọn mere otú ahụ ozugbo,+ dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu,+ o wee welie mkpara ahụ kụọ mmiri Osimiri Naịl n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi,+ mmiri niile dị n’Osimiri Naịl wee ghọọ ọbara.+ 2 Ihe E Mere 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ ya meghere ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova n’afọ mbụ nke ọchịchị ya, n’ọnwa nke mbụ, wee malite ịrụzi ha.+ Ọrụ Ndịozi 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ kpọkwaara ha n’oge awa ahụ n’abalị ma saa ọnyá ha; e mekwara ha niile baptizim, ya na ndị ezinụlọ ya,+ n’egbughị oge.
20 Mozis na Erọn mere otú ahụ ozugbo,+ dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu,+ o wee welie mkpara ahụ kụọ mmiri Osimiri Naịl n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi,+ mmiri niile dị n’Osimiri Naịl wee ghọọ ọbara.+
3 Ọ bụ ya meghere ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova n’afọ mbụ nke ọchịchị ya, n’ọnwa nke mbụ, wee malite ịrụzi ha.+
33 Ọ kpọkwaara ha n’oge awa ahụ n’abalị ma saa ọnyá ha; e mekwara ha niile baptizim, ya na ndị ezinụlọ ya,+ n’egbughị oge.