Abụ Ọma 101:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghị onye aghụghọ nke ga-ebi n’ụlọ m.+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla nke na-ekwu okwu ụgha ga-eguzosi ike+N’ihu m.+ Abụ Ọma 119:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Wepụ ụzọ okwu ụgha n’ebe m nọ,+Meere m amara site n’ịkụziri m iwu gị.+ Ndị Efesọs 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+
7 Ọ dịghị onye aghụghọ nke ga-ebi n’ụlọ m.+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla nke na-ekwu okwu ụgha ga-eguzosi ike+N’ihu m.+
25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+