Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+ Ọnụ Ọgụgụ 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ dịghị ike anwansi+ ọ bụla ọ hụrụ megide Jekọb,Ọ dịghịkwa nsogbu ọ bụla ọ hụrụ megide Izrel.Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya,+Mkpu otuto a na-etiri eze na-ada n’etiti ya.
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+
21 Ọ dịghị ike anwansi+ ọ bụla ọ hụrụ megide Jekọb,Ọ dịghịkwa nsogbu ọ bụla ọ hụrụ megide Izrel.Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya,+Mkpu otuto a na-etiri eze na-ada n’etiti ya.