2 Samuel 19:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mefiboshet wee sị eze: “Ya werechaa ya,+ ugbu a onyenwe m eze lọtara n’ụlọ ya n’udo.” Abụ Ọma 51:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jiri amara gị meere Zayọn ihe ọma;+Biko, wughachi mgbidi Jeruselem.+