Matiu 5:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ bụrụkwa na mmadụ achọọ ịkpụga gị n’ụlọikpe ka o wee nara gị uwe ime gị, hapụkwuoro ya uwe elu gị;+ 1 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ pụtara na e meriwo unu ebe ọ bụ na unu na-akpụpụ ibe unu n’ụlọikpe.+ Gịnị mere unu ekweghị ka e mejọọ unu?+ Gịnị mere unu ekweghị ka e rigbuo unu?+
40 Ọ bụrụkwa na mmadụ achọọ ịkpụga gị n’ụlọikpe ka o wee nara gị uwe ime gị, hapụkwuoro ya uwe elu gị;+
7 Ya mere, ọ pụtara na e meriwo unu ebe ọ bụ na unu na-akpụpụ ibe unu n’ụlọikpe.+ Gịnị mere unu ekweghị ka e mejọọ unu?+ Gịnị mere unu ekweghị ka e rigbuo unu?+